Ọrụ Ndịozi 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ugbu a, ka unu na Sanhedrin mee ka o doo ọchịagha ahụ anya ihe mere ọ ga-eji kpọdatara ya unu dị ka à ga-asị na unu bu n’uche ịchọpụta okwu ndị metụtara ya n’ụzọ ziri ezi karị.+ Ma tupu o rute nso, anyị ga-adị njikere igbu ya.”+
15 Ya mere, ugbu a, ka unu na Sanhedrin mee ka o doo ọchịagha ahụ anya ihe mere ọ ga-eji kpọdatara ya unu dị ka à ga-asị na unu bu n’uche ịchọpụta okwu ndị metụtara ya n’ụzọ ziri ezi karị.+ Ma tupu o rute nso, anyị ga-adị njikere igbu ya.”+