Ọrụ Ndịozi 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ya mere, ndị na-eso ụzọ Jizọs kpebisiri ike, onye ọ bụla n’ime ha dị ka o nwere ike inye,+ izigara ụmụnna bi na Judia ihe enyemaka;+ 2 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha onwe ha rịọsiri anyị arịrịọ ike dị ka ha kpebiri n’onwe ha, ka anyị kwe ka ha nwee ihe ùgwù nke iji obiọma na-enye ihe, ka ha kerekwa òkè n’ozi a na-ejere ndị nsọ.+
29 Ya mere, ndị na-eso ụzọ Jizọs kpebisiri ike, onye ọ bụla n’ime ha dị ka o nwere ike inye,+ izigara ụmụnna bi na Judia ihe enyemaka;+
4 Ha onwe ha rịọsiri anyị arịrịọ ike dị ka ha kpebiri n’onwe ha, ka anyị kwe ka ha nwee ihe ùgwù nke iji obiọma na-enye ihe, ka ha kerekwa òkè n’ozi a na-ejere ndị nsọ.+