Ndị Rom 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ugbu a, achọwala m ịga Jeruselem ijere ndị nsọ ozi.+ 1 Ndị Kọrịnt 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihe banyere ịnakọta onyinye+ maka ndị nsọ,+ dị nnọọ ka m nyere ọgbakọ ndị dị na Galeshia+ iwu, na-emekwanụ otú ahụ. 2 Ndị Kọrịnt 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihe banyere ozi+ ahụ a na-ejere ndị nsọ, ọ dịghị mkpa ka m detara unu akwụkwọ,
16 N’ihe banyere ịnakọta onyinye+ maka ndị nsọ,+ dị nnọọ ka m nyere ọgbakọ ndị dị na Galeshia+ iwu, na-emekwanụ otú ahụ.