Ọrụ Ndịozi 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mgbe Pọl matara na otu akụkụ bụ ndị Sadusii,+ akụkụ nke ọzọ abụrụ ndị Farisii, o tiri mkpu n’ime Sanhedrin, sị: “Ụmụnna m, abụ m onye Farisii,+ nwa onye Farisii. Ọ bụ n’ihi olileanya mbilite n’ọnwụ+ nke ndị nwụrụ anwụ ka a na-ekpe m ikpe.”+ Ọrụ Ndịozi 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi nke a, arịọsiri m arịrịọ ike ka m hụ unu wee gwa unu okwu, n’ihi na ọ bụ maka olileanya+ Izrel ka e ji kee m agbụ ígwè a.”+
6 Ma mgbe Pọl matara na otu akụkụ bụ ndị Sadusii,+ akụkụ nke ọzọ abụrụ ndị Farisii, o tiri mkpu n’ime Sanhedrin, sị: “Ụmụnna m, abụ m onye Farisii,+ nwa onye Farisii. Ọ bụ n’ihi olileanya mbilite n’ọnwụ+ nke ndị nwụrụ anwụ ka a na-ekpe m ikpe.”+
20 N’ihi nke a, arịọsiri m arịrịọ ike ka m hụ unu wee gwa unu okwu, n’ihi na ọ bụ maka olileanya+ Izrel ka e ji kee m agbụ ígwè a.”+