Ọrụ Ndịozi 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mgbe Pọl matara na otu akụkụ bụ ndị Sadusii,+ akụkụ nke ọzọ abụrụ ndị Farisii, o tiri mkpu n’ime Sanhedrin, sị: “Ụmụnna m, abụ m onye Farisii,+ nwa onye Farisii. Ọ bụ n’ihi olileanya mbilite n’ọnwụ+ nke ndị nwụrụ anwụ ka a na-ekpe m ikpe.”+ Ọrụ Ndịozi 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ugbu a, n’ihi olileanya+ nke nkwa+ Chineke kwere nna nna anyị hà, eguzo m dị ka onye a na-ekpe ikpe; Taịtọs 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,
6 Ma mgbe Pọl matara na otu akụkụ bụ ndị Sadusii,+ akụkụ nke ọzọ abụrụ ndị Farisii, o tiri mkpu n’ime Sanhedrin, sị: “Ụmụnna m, abụ m onye Farisii,+ nwa onye Farisii. Ọ bụ n’ihi olileanya mbilite n’ọnwụ+ nke ndị nwụrụ anwụ ka a na-ekpe m ikpe.”+
6 Ma ugbu a, n’ihi olileanya+ nke nkwa+ Chineke kwere nna nna anyị hà, eguzo m dị ka onye a na-ekpe ikpe;
13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,