Ọrụ Ndịozi 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 enwekwara m olileanya+ n’ebe Chineke nọ, bụ́ olileanya nke ndị a n’onwe ha nwekwara, na a gaje inwe mbilite n’ọnwụ+ nke ma ndị ezi omume+ ma ndị ajọ omume.+
15 enwekwara m olileanya+ n’ebe Chineke nọ, bụ́ olileanya nke ndị a n’onwe ha nwekwara, na a gaje inwe mbilite n’ọnwụ+ nke ma ndị ezi omume+ ma ndị ajọ omume.+