35 O wee malite ịgagharị ọzọ n’ụlọ ahụ, ya gaa ebe a, ya agaa ebe a, e mesịa, ọ gara makpuru n’elu ya. Nwa okoro ahụ wee zee uzere ihe ruru ugboro asaa, mgbe nwa okoro ahụ zesịrị uzere, o meghere anya ya.+
35 Ndị inyom nwetaghachiri ndị ha nwụrụ anwụ site ná mbilite n’ọnwụ;+ ma e mekpọrọ ndị ọzọ ọnụ n’ihi na ha ekweghị ka e jiri ihe mgbapụta ọ bụla tọhapụ ha, ka ha wee nweta mbilite n’ọnwụ ka mma.