Ọrụ Ndịozi 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee nye onyeisi ndị agha ahụ iwu ka a kpọchie nwoke ahụ, ka o nwetụkwa ntụsara ahụ́ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa ka ọ ghara inwe onye ọ bụla n’ime ndị ya ọ ga-amachibido ilekọta ya.+
23 O wee nye onyeisi ndị agha ahụ iwu ka a kpọchie nwoke ahụ, ka o nwetụkwa ntụsara ahụ́ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa ka ọ ghara inwe onye ọ bụla n’ime ndị ya ọ ga-amachibido ilekọta ya.+