Ilu 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ihe a na-achọsi ike n’ime mmadụ bụ obiọma* ya;+ onye dara ogbenye kakwa onye ụgha mma.+ Ọrụ Ndịozi 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’echi ya, anyị kwụsịrị na Saịdọn, Juliọs jikwa obiọma+ meso Pọl omume. O kwekwara ka ọ gakwuru ndị enyi ya ka ha wee lekọta ya.+
3 N’echi ya, anyị kwụsịrị na Saịdọn, Juliọs jikwa obiọma+ meso Pọl omume. O kwekwara ka ọ gakwuru ndị enyi ya ka ha wee lekọta ya.+