Matiu 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma gọvanọ ahụ zara ha, sị: “Ònye n’ime ha abụọ ka unu chọrọ ka m hapụrụ unu?” Ha wee sị: “Ọ bụ Barabas.”+ Luk 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 wee sị ha: “Unu kpọtaara m nwoke a dị ka onye na-akpali ndị mmadụ inupụ isi, ma, lee! agbara m ya ajụjụ n’ihu unu ma ahụghị m ihe ọ bụla nwoke a mere+ nke gosiri na ebubo ndị unu na-ebo ya bụ eziokwu.
21 Ma gọvanọ ahụ zara ha, sị: “Ònye n’ime ha abụọ ka unu chọrọ ka m hapụrụ unu?” Ha wee sị: “Ọ bụ Barabas.”+
14 wee sị ha: “Unu kpọtaara m nwoke a dị ka onye na-akpali ndị mmadụ inupụ isi, ma, lee! agbara m ya ajụjụ n’ihu unu ma ahụghị m ihe ọ bụla nwoke a mere+ nke gosiri na ebubo ndị unu na-ebo ya bụ eziokwu.