Luk 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+ Jọn 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ha ga-eme ihe ndị a n’ihi na ha amarabeghị Nna m ma ọ bụkwanụ mụ onwe m.+ 1 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ọ bụ ezie na n’oge gara aga, abụ m onye nkwulu na onye mkpagbu+ na onye na-akparị mmadụ.+ Otú ọ dị, e meere m ebere,+ n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ,+ emekwara m ya n’ihi enweghị okwukwe.
34 [Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara+ ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.”]* Ha fekwara nza ka ha wee kesaa uwe ya.+
13 ọ bụ ezie na n’oge gara aga, abụ m onye nkwulu na onye mkpagbu+ na onye na-akparị mmadụ.+ Otú ọ dị, e meere m ebere,+ n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ,+ emekwara m ya n’ihi enweghị okwukwe.