Luk 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 na Judas nwa Jems, na Judas Iskarịọt, onye mesịrị rara ya nye.+ Jọn 6:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 N’eziokwu, ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saịmọn Iskarịọt; n’ihi na ọ bụ onye a ga-arara ya nye,+ ọ bụ ezie na ọ bụ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ.
71 N’eziokwu, ọ na-ekwu banyere Judas nwa Saịmọn Iskarịọt; n’ihi na ọ bụ onye a ga-arara ya nye,+ ọ bụ ezie na ọ bụ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ.