Ọrụ Ndịozi 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha gazuru agwaetiti ahụ dum ruo Pefọs, ha zutere otu nwoke, bụ́ dibịa afa, onye amụma ụgha,+ onye Juu aha ya bụ Baa-Jizọs,
6 Mgbe ha gazuru agwaetiti ahụ dum ruo Pefọs, ha zutere otu nwoke, bụ́ dibịa afa, onye amụma ụgha,+ onye Juu aha ya bụ Baa-Jizọs,