Ọrụ Ndịozi 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Aka Jehova+ dịnyekwaara ha, ọnụ ọgụgụ dịkwa ukwuu bụ́ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe chigharịkwuuru Onyenwe anyị.+
21 Aka Jehova+ dịnyekwaara ha, ọnụ ọgụgụ dịkwa ukwuu bụ́ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe chigharịkwuuru Onyenwe anyị.+