Ọrụ Ndịozi 2:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 na-enye Chineke otuto, na-enwetakwa ihu ọma mmadụ niile.+ N’otu mgbe ahụ, Jehova nọkwa na-atụkwasịrị+ ha kwa ụbọchị ndị a na-azọpụta.+ Ọrụ Ndịozi 9:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ndị niile bi na Lida na mbara ala Sharọn+ hụkwara ya wee chigharịkwuru Onyenwe anyị.+
47 na-enye Chineke otuto, na-enwetakwa ihu ọma mmadụ niile.+ N’otu mgbe ahụ, Jehova nọkwa na-atụkwasịrị+ ha kwa ụbọchị ndị a na-azọpụta.+