Abụ Ọma 107:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee zipụ okwu ya ma gwọọ ha,+Meekwa ka ha si n’olulu ha dabara n’ime ha pụta.+ Abụ Ọma 147:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ na-ezipụ okwu ya,+ wee gbazee ha.Ọ na-eme ka ifufe ya fee;+Mmiri ewee na-asọ.