45 O juru ndị niile kwesịrị ntụkwasị obi so Pita bịa anya, bụ́ ụfọdụ n’ime ndị e biri úgwù, n’ihi na a na-awụkwasị ndị mba ọzọ onyinye ahụ a na-enye n’efu bụ́ mmụọ nsọ.+
12 N’ihi na tupu ụfọdụ ndị ha na Jems maara abịarute,+ ọ na-esobu ndị mba ọzọ na-eri ihe;+ ma mgbe ha bịarutere, o wezụgara ma kewapụ onwe ya, n’ihi egwu+ nke ndị ahụ e biri úgwù.+