Ọrụ Ndịozi 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma n’ụbọchị ndị a, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-amụba, ndị Juu na-asụ Grik+ malitere ịtamu ntamu megide ndị Juu na-asụ Hibru, n’ihi na a na-eleghara ndị inyom ha di ha nwụrụ anya n’ihe ndị a na-ekesa kwa ụbọchị.+ Ọrụ Ndịozi 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ya na ndị Juu ndị na-asụ Grik na-ekwurịtakwa okwu ma na-arụrịta ụka. Ma ndị a nwara igbu ya.+
6 Ma n’ụbọchị ndị a, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-amụba, ndị Juu na-asụ Grik+ malitere ịtamu ntamu megide ndị Juu na-asụ Hibru, n’ihi na a na-eleghara ndị inyom ha di ha nwụrụ anya n’ihe ndị a na-ekesa kwa ụbọchị.+