Ọrụ Ndịozi 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ha rutere Salamis, ha malitere ikwusa okwu Chineke n’ụlọ nzukọ ndị Juu. Ọ bụ Jọn+ na-ejere ha ozi. Ọrụ Ndịozi 15:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’aka nke ya, Banabas kpebisiri ike ịkpọrọkwa Jọn, bụ́ onye a na-akpọ Mak.+
5 Mgbe ha rutere Salamis, ha malitere ikwusa okwu Chineke n’ụlọ nzukọ ndị Juu. Ọ bụ Jọn+ na-ejere ha ozi.