Ndị Kọlọsi 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Arịstakọs+ onye mkpọrọ ibe m na-ekele unu, Mak+ bụ́ nwa nwanne Banabas na-ekelekwa unu, (ọ bụ onye ahụ e nyere unu iwu ka unu nabata+ ma ọ bụrụ na ọ bịakwute unu mgbe ọ bụla,) 2 Timoti 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ naanị Luk ka mụ na ya nọ. Kpọrọ Mak ka gị na ya bịa, n’ihi na ọ baara m uru+ maka ije ozi.
10 Arịstakọs+ onye mkpọrọ ibe m na-ekele unu, Mak+ bụ́ nwa nwanne Banabas na-ekelekwa unu, (ọ bụ onye ahụ e nyere unu iwu ka unu nabata+ ma ọ bụrụ na ọ bịakwute unu mgbe ọ bụla,)