Ọrụ Ndịozi 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha họpụtakwaara ha ndị okenye+ n’ọgbakọ nke ọ bụla, mgbe ha buru ọnụ,+ kpeekwa ekpere, ha nyefere ha n’aka Jehova,+ bụ́ onye ha kweere na ya. 1 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+ 2 Timoti 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ya mere m ji na-echetara gị ka i mee ka onyinye+ Chineke nke dị n’ime gị site n’aka m bikwasịrị gị+ nwuo dị ka ọkụ.+
23 Ha họpụtakwaara ha ndị okenye+ n’ọgbakọ nke ọ bụla, mgbe ha buru ọnụ,+ kpeekwa ekpere, ha nyefere ha n’aka Jehova,+ bụ́ onye ha kweere na ya.
14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+
6 Ọ bụ ya mere m ji na-echetara gị ka i mee ka onyinye+ Chineke nke dị n’ime gị site n’aka m bikwasịrị gị+ nwuo dị ka ọkụ.+