Ọrụ Ndịozi 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na site n’oge ochie, e nwere ndị na-ekwusa ihe e dere n’akwụkwọ Mozis n’obodo dị iche iche, n’ihi na a na-agụpụta ihe ndị ahụ n’ụlọ nzukọ dị iche iche kwa ụbọchị izu ike.”+
21 N’ihi na site n’oge ochie, e nwere ndị na-ekwusa ihe e dere n’akwụkwọ Mozis n’obodo dị iche iche, n’ihi na a na-agụpụta ihe ndị ahụ n’ụlọ nzukọ dị iche iche kwa ụbọchị izu ike.”+