34 Ụbọchị ole unu ledoro ala ahụ, bụ́ ụbọchị iri anọ,+ otu ụbọchị maka otu afọ, otu ụbọchị maka otu afọ,+ unu ga-aza ajụjụ maka njehie unu ruo afọ iri anọ,+ unu ga-amata ihe nkewapụ m ga-ekewapụ onwe m n’ebe unu nọ pụtara.+
7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị n’ihe niile aka gị na-eme.+ Ọ maara nke ọma banyere njegharị ị na-ejegharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị afọ iri anọ ndị a.+ Ọ dịghị ihe kọrọ gị.”’+