Ọrụ Ndịozi 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha kwetara,+ ha wee nye Chineke otuto,+ sị: “Ọ bụrụ otú ahụ, Chineke enyewo ndị mba ọzọ ohere ichegharị ka ha onwe ha kwa wee nweta ndụ.”+
18 Ma mgbe ha nụrụ ihe ndị a, ha kwetara,+ ha wee nye Chineke otuto,+ sị: “Ọ bụrụ otú ahụ, Chineke enyewo ndị mba ọzọ ohere ichegharị ka ha onwe ha kwa wee nweta ndụ.”+