1 Ndị Tesalonaịka 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Pọl na Silvenọs+ na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu,+ akwụkwọ: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dịrị unu.+ 1 Pita 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ site n’aka Silvenọs,+ bụ́ nwanna kwesịrị ntụkwasị obi, dị ka m weere ya, ka m detaara unu akwụkwọ ozi a dị nkenke,+ iji gbaa unu ume, gbasiekwa àmà ike na nke a bụ ezi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ; guzosienụ ike na ya.+
1 Pọl na Silvenọs+ na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu,+ akwụkwọ: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dịrị unu.+
12 Ọ bụ site n’aka Silvenọs,+ bụ́ nwanna kwesịrị ntụkwasị obi, dị ka m weere ya, ka m detaara unu akwụkwọ ozi a dị nkenke,+ iji gbaa unu ume, gbasiekwa àmà ike na nke a bụ ezi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ; guzosienụ ike na ya.+