Ọrụ Ndịozi 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, anyị na-ezite Judas na Saịlas,+ ka ha wee jirikwa okwu ọnụ kọọ otu ihe ahụ.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Pọl na Silvenọs na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ: 1 Pita 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ site n’aka Silvenọs,+ bụ́ nwanna kwesịrị ntụkwasị obi, dị ka m weere ya, ka m detaara unu akwụkwọ ozi a dị nkenke,+ iji gbaa unu ume, gbasiekwa àmà ike na nke a bụ ezi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ; guzosienụ ike na ya.+
1 Pọl na Silvenọs na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ:
12 Ọ bụ site n’aka Silvenọs,+ bụ́ nwanna kwesịrị ntụkwasị obi, dị ka m weere ya, ka m detaara unu akwụkwọ ozi a dị nkenke,+ iji gbaa unu ume, gbasiekwa àmà ike na nke a bụ ezi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ; guzosienụ ike na ya.+