Ọrụ Ndịozi 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ kpọkwaara ha n’oge awa ahụ n’abalị ma saa ọnyá ha; e mekwara ha niile baptizim, ya na ndị ezinụlọ ya,+ n’egbughị oge. Ọrụ Ndịozi 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ ghọrọ onye kwere ekwe n’Onyenwe anyị, otú a kwa ka ọ dị ezinụlọ ya dum. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt bụ́ ndị nụrụ ya malitere ikwere nakwa ịbụ ndị e mere baptizim.
33 Ọ kpọkwaara ha n’oge awa ahụ n’abalị ma saa ọnyá ha; e mekwara ha niile baptizim, ya na ndị ezinụlọ ya,+ n’egbughị oge.
8 Ma Krispọs,+ onyeisi oche nke ụlọ nzukọ ghọrọ onye kwere ekwe n’Onyenwe anyị, otú a kwa ka ọ dị ezinụlọ ya dum. Ọtụtụ n’ime ndị Kọrịnt bụ́ ndị nụrụ ya malitere ikwere nakwa ịbụ ndị e mere baptizim.