12 Ma mgbe ha kweere n’ihe Filip kwuru, bụ́ onye nọ na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke+ na banyere aha Jizọs Kraịst, e mere ha baptizim, ma ndị ikom ma ndị inyom.+
15 Ma mgbe e mesịrị ya na ezinụlọ ya baptizim,+ ọ rịọrọ arịrịọ, sị: “Ọ bụrụ na unu ewerewo m dị ka onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ, batanụ n’ụlọ m nọrọ.”+ O wee mee nnọọ ka anyị bịa.+