Ọrụ Ndịozi 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Nwoke a malitekwara ikwu okwu n’atụghị egwu n’ụlọ nzukọ. Mgbe Prisila na Akwịla+ nụrụ ihe ọ na-ekwu, ha kpọbatara ya n’etiti onwe ha ma kọwaara ya ụzọ Chineke n’ụzọ ziri ezi karị. 1 Ndị Kọrịnt 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị. 2 Timoti 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Keleere m Priska+ na Akwịla nakwa ezinụlọ Onesịfọrọs.+
26 Nwoke a malitekwara ikwu okwu n’atụghị egwu n’ụlọ nzukọ. Mgbe Prisila na Akwịla+ nụrụ ihe ọ na-ekwu, ha kpọbatara ya n’etiti onwe ha ma kọwaara ya ụzọ Chineke n’ụzọ ziri ezi karị.
19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị.