Matiu 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee gazuo+ Galili dum,+ na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma alaeze ahụ, na-agwọkwa ụdị ọrịa ọ bụla+ na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla ndị mmadụ nwere. Ọrụ Ndịozi 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ọ dị, ha si na Paga gaa n’ihu wee bịa Antiọk dị na Pisidia, ka ha banyere n’ụlọ nzukọ+ n’ụbọchị izu ike, ha nọdụrụ ọdụ. Ọrụ Ndịozi 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, dị ka Pọl na-emekarị,+ ọ bakwuuru ha, ya na ha nọ na-atụgharị uche n’Akwụkwọ Nsọ ruo ụbọchị izu ike atọ,+
23 O wee gazuo+ Galili dum,+ na-ezi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma alaeze ahụ, na-agwọkwa ụdị ọrịa ọ bụla+ na ụdị nsogbu ahụ́ ike ọ bụla ndị mmadụ nwere.
14 Otú ọ dị, ha si na Paga gaa n’ihu wee bịa Antiọk dị na Pisidia, ka ha banyere n’ụlọ nzukọ+ n’ụbọchị izu ike, ha nọdụrụ ọdụ.
2 Ya mere, dị ka Pọl na-emekarị,+ ọ bakwuuru ha, ya na ha nọ na-atụgharị uche n’Akwụkwọ Nsọ ruo ụbọchị izu ike atọ,+