Ọrụ Ndịozi 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ozugbo ahụ, n’ụlọ nzukọ, ọ malitere ikwusa Jizọs,+ na ọ bụ Onye a bụ Ọkpara Chineke. Ọrụ Ndịozi 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ọ dị, ha si na Paga gaa n’ihu wee bịa Antiọk dị na Pisidia, ka ha banyere n’ụlọ nzukọ+ n’ụbọchị izu ike, ha nọdụrụ ọdụ. Ọrụ Ndịozi 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’Aịkoniọm,+ ha banyekọrọ n’ụlọ nzukọ+ ndị Juu ma kwuo okwu n’ụzọ mere ka ìgwè mmadụ dị ukwuu nke gụnyere ndị Juu na ndị Grik+ ghọọ ndị kwere ekwe. Ọrụ Ndịozi 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, ọ na-ekwu okwu n’ụlọ nzukọ+ kwa ụbọchị izu ike, na-emekwa ka ndị Juu na ndị Grik kwere.
14 Otú ọ dị, ha si na Paga gaa n’ihu wee bịa Antiọk dị na Pisidia, ka ha banyere n’ụlọ nzukọ+ n’ụbọchị izu ike, ha nọdụrụ ọdụ.
14 N’Aịkoniọm,+ ha banyekọrọ n’ụlọ nzukọ+ ndị Juu ma kwuo okwu n’ụzọ mere ka ìgwè mmadụ dị ukwuu nke gụnyere ndị Juu na ndị Grik+ ghọọ ndị kwere ekwe.