6 Ụmụnna m, ekwuru m ihe ndị a site n’iji mụ onwe m na Apọlọs+ mee ihe atụ maka ọdịmma unu, ka unu wee jiri anyị mụta ụkpụrụ a: “Unu agabigala ihe e dere ede,”+ ka e wee ghara ịfụli unu elu+ n’otu n’otu, unu ewee na-eche na otu onye ka onye ọzọ mma.+