Abụ Ọma 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+ Ọrụ Ndịozi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+ Ọrụ Ndịozi 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 na Chineke emezuworo ya anyị kpamkpam, anyị bụ́ ụmụ ha, ebe ọ bụ na ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ;+ ọbụna dị ka e dere n’abụ ọma nke abụọ, sị, ‘Ị bụ ọkpara m, aghọwo m Nna gị taa.’+
10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+
15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+
33 na Chineke emezuworo ya anyị kpamkpam, anyị bụ́ ụmụ ha, ebe ọ bụ na ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ;+ ọbụna dị ka e dere n’abụ ọma nke abụọ, sị, ‘Ị bụ ọkpara m, aghọwo m Nna gị taa.’+