19 N’ihi na mmadụ niile amarawo banyere nrubeisi unu.+ Ya mere, ana m aṅụrị ọṅụ n’ihi unu. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe+ n’ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụkwa ndị aka ha dị ọcha+ n’ihe banyere ihe ọjọọ.+
8 Ihe bụ́ eziokwu bụ na, ọ bụghị naanị na okwu Jehova+ esitewo n’ebe unu nọ dapụta ụda na Masedonia na Akeya, kama n’ebe ọ bụla, okwukwe unu+ n’ebe Chineke nọ agbasawo n’ebe niile,+ nke mere na ọ dịghị anyị mkpa ikwu ihe ọ bụla.