Ndị Rom 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nke mbụ, ana m enye Chineke m ekele+ site n’aka Jizọs Kraịst banyere unu niile, n’ihi na a na-ekwu banyere okwukwe unu+ n’ụwa dum. Ndị Rom 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.”
8 Nke mbụ, ana m enye Chineke m ekele+ site n’aka Jizọs Kraịst banyere unu niile, n’ihi na a na-ekwu banyere okwukwe unu+ n’ụwa dum.
18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.”