Ndị Hibru 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ okwukwe ka Ebel ji chụọrọ Chineke àjà ka nke Ken mma,+ e sitere n’okwukwe ahụ gbaa àmà banyere ya na ọ bụ onye ezi omume, ebe Chineke na-agba àmà+ banyere onyinye ya; o sitekwara na ya na-ekwu okwu,+ ọ bụ ezie na ọ nwụrụ anwụ.
4 Ọ bụ okwukwe ka Ebel ji chụọrọ Chineke àjà ka nke Ken mma,+ e sitere n’okwukwe ahụ gbaa àmà banyere ya na ọ bụ onye ezi omume, ebe Chineke na-agba àmà+ banyere onyinye ya; o sitekwara na ya na-ekwu okwu,+ ọ bụ ezie na ọ nwụrụ anwụ.