Ndị Filipaị 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Chineke bụ onye akaebe m banyere otú agụụ unu si na-agụsi m ike n’ụdị obi ọmịiko+ ahụ Kraịst Jizọs nwere. Ndị Filipaị 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, ndị agụụ ha na-agụsi m ike, ọṅụ m na okpueze m,+ guzosienụ ike+ otú a n’ime Onyenwe anyị, ndị m hụrụ n’anya. 1 Ndị Tesalonaịka 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma anyị onwe anyị, ụmụnna anyị, mgbe a manyere anyị ka anyị hapụ unu n’anụ ahụ́ ruo naanị mkpirikpi oge, ma unu apụghị anyị n’obi, anyị ji ọchịchọ dị ukwuu gbaa mbọ karịa nnọọ otú o kwesịrị ka anyị hụ ihu unu.+
8 N’ihi na Chineke bụ onye akaebe m banyere otú agụụ unu si na-agụsi m ike n’ụdị obi ọmịiko+ ahụ Kraịst Jizọs nwere.
4 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, ndị agụụ ha na-agụsi m ike, ọṅụ m na okpueze m,+ guzosienụ ike+ otú a n’ime Onyenwe anyị, ndị m hụrụ n’anya.
17 Ma anyị onwe anyị, ụmụnna anyị, mgbe a manyere anyị ka anyị hapụ unu n’anụ ahụ́ ruo naanị mkpirikpi oge, ma unu apụghị anyị n’obi, anyị ji ọchịchọ dị ukwuu gbaa mbọ karịa nnọọ otú o kwesịrị ka anyị hụ ihu unu.+