2Ya mere, ọ bụrụ na e nwere agbamume ọ bụla n’ime Kraịst,+ ọ bụrụ na e nwere ngụgụ obi ọ bụla nke ịhụnanya, ọ bụrụ na e nwere mmụọ ọ bụla nke ichebara ibe unu echiche,+ ọ bụrụ na e nwere obi ọmịiko+ na obi ebere ọ bụla,
25 ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị,+ dị ka ụfọdụ ndị na-emekarị, kama ka anyị na-agbarịta ibe anyị ume,+ na-emekwa otú ahụ karị, ka unu na-ahụ ụbọchị ahụ ka ọ na-eru nso.+