Ndị Hibru 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe e lere Ebreham ule,+ ọ bụ okwukwe ka o ji chọọ ịchụ Aịzik n’àjà, nwoke ahụ nke jikwa ọṅụ nata nkwa ndị ahụ nwara ịchụ ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’àjà,
17 Mgbe e lere Ebreham ule,+ ọ bụ okwukwe ka o ji chọọ ịchụ Aịzik n’àjà, nwoke ahụ nke jikwa ọṅụ nata nkwa ndị ahụ nwara ịchụ ọkpara ọ mụrụ naanị ya+ n’àjà,