Jọn 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Abụ m ọnụ ụzọ ahụ;+ onye ọ bụla nke na-esi na mụ abanye ka a ga-azọpụta, ọ ga na-abanye, na-apụkwa ma na-achọta ebe ịta nri.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma, Ndị Efesọs 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+ Ndị Efesọs 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 bụ́ onye anyị si n’aka ya nwee nkwuwa okwu a ma jiri obi ike bịaruo nso+ site n’okwukwe anyị n’ebe ọ nọ. Ndị Hibru 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ụmụnna m, ebe anyị nwere obi ike isi n’ụzọ e si abanye+ n’ebe nsọ ahụ+ gafere site n’ọbara Jizọs,
9 Abụ m ọnụ ụzọ ahụ;+ onye ọ bụla nke na-esi na mụ abanye ka a ga-azọpụta, ọ ga na-abanye, na-apụkwa ma na-achọta ebe ịta nri.+
18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma,
12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+
12 bụ́ onye anyị si n’aka ya nwee nkwuwa okwu a ma jiri obi ike bịaruo nso+ site n’okwukwe anyị n’ebe ọ nọ.
19 Ya mere, ụmụnna m, ebe anyị nwere obi ike isi n’ụzọ e si abanye+ n’ebe nsọ ahụ+ gafere site n’ọbara Jizọs,