Ọrụ Ndịozi 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Chineke kpọlitere Onyenwe anyị+ n’ọnwụ, ọ ga-akpọlitekwa anyị n’ọnwụ+ site n’ike ya.+
24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+