Ndị Rom 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+ Ndị Rom 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma, ọ bụrụ na mmụọ nke onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs bi n’ime unu, onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst Jizọs+ ga-emekwa ka ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ dị ndụ+ site na mmụọ ya nke bi n’ime unu. 2 Ndị Kọrịnt 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ebe anyị maara na onye ahụ kpọlitere Jizọs ga-akpọlitekọkwa anyị na Jizọs, ọ ga-echekwa anyị na unu+ n’ihu ya onwe ya.
5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+
11 Ma, ọ bụrụ na mmụọ nke onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs bi n’ime unu, onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst Jizọs+ ga-emekwa ka ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ dị ndụ+ site na mmụọ ya nke bi n’ime unu.
14 ebe anyị maara na onye ahụ kpọlitere Jizọs ga-akpọlitekọkwa anyị na Jizọs, ọ ga-echekwa anyị na unu+ n’ihu ya onwe ya.