1 Ndị Kọrịnt 15:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 N’ihi na ahụ́ a nke pụrụ ire ure aghaghị iyikwasị ereghị ure,+ ahụ́ a nke pụkwara ịnwụ anwụ+ aghaghị iyikwasị anwụghị anwụ. 2 Timoti 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Okwu a kwesịrị ntụkwasị obi:+ N’ezie, ọ bụrụ na anyị na ya nwụkọrọ ọnwụ, anyị na ya ga-adịkọkwa ndụ;+ Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+
53 N’ihi na ahụ́ a nke pụrụ ire ure aghaghị iyikwasị ereghị ure,+ ahụ́ a nke pụkwara ịnwụ anwụ+ aghaghị iyikwasị anwụghị anwụ.
11 Okwu a kwesịrị ntụkwasị obi:+ N’ezie, ọ bụrụ na anyị na ya nwụkọrọ ọnwụ, anyị na ya ga-adịkọkwa ndụ;+
21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+