Ndị Rom 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+ Ndị Kọlọsi 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 bụ́ ndị ọ masịrị Chineke ime ka ha mara ihe bụ́ akụ̀ dị ebube+ nke ihe nzuzo a dị nsọ+ n’etiti ndị mba ọzọ. Ọ bụ ịdị n’otu unu na Kraịst,+ ya bụ, olileanya unu nwere ikere òkè n’ebube ya.+
23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+
27 bụ́ ndị ọ masịrị Chineke ime ka ha mara ihe bụ́ akụ̀ dị ebube+ nke ihe nzuzo a dị nsọ+ n’etiti ndị mba ọzọ. Ọ bụ ịdị n’otu unu na Kraịst,+ ya bụ, olileanya unu nwere ikere òkè n’ebube ya.+