1 Ndị Kọrịnt 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ebe ndị na-adịghị ike nọ, aghọrọ m onye na-adịghị ike, ka m wee rite ndị na-adịghị ike n’uru.+ Aghọwo m ihe niile n’ebe ụdị mmadụ niile nọ,+ ka m wee si n’ụzọ ọ bụla zọpụta ụfọdụ ndị. 1 Timoti 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Na-elezi onwe gị+ na ozizi gị+ anya mgbe niile. Nọgide n’ihe ndị a, n’ihi na site n’ime otú a, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+
22 N’ebe ndị na-adịghị ike nọ, aghọrọ m onye na-adịghị ike, ka m wee rite ndị na-adịghị ike n’uru.+ Aghọwo m ihe niile n’ebe ụdị mmadụ niile nọ,+ ka m wee si n’ụzọ ọ bụla zọpụta ụfọdụ ndị.
16 Na-elezi onwe gị+ na ozizi gị+ anya mgbe niile. Nọgide n’ihe ndị a, n’ihi na site n’ime otú a, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+