Ndị Rom 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nabatanụ onye okwukwe ya na-esighị ike,+ ma ọ bụghị ime mkpebi banyere ajụjụ ndị dị ya n’obi.+ Ndị Rom 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma anyị ndị siri ike kwesịrị iburu adịghị ike nke ndị na-esighị ike,+ ọ bụghịkwa ịdị na-eme ihe na-amasị anyị onwe anyị.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ònye bụ onye na-adịghị ike,+ m wee ghara ịbụ onye na-adịghị ike? Ònye sụrụ ngọngọ, iwe wee ghara iwe m?
15 Ma anyị ndị siri ike kwesịrị iburu adịghị ike nke ndị na-esighị ike,+ ọ bụghịkwa ịdị na-eme ihe na-amasị anyị onwe anyị.+
29 Ònye bụ onye na-adịghị ike,+ m wee ghara ịbụ onye na-adịghị ike? Ònye sụrụ ngọngọ, iwe wee ghara iwe m?