Ndị Rom 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ekele dịrị Chineke site n’aka Jizọs Kraịst Onyenwe anyị!+ Ya mere, mụ onwe m ji uche m bụrụ ohu n’ebe iwu Chineke+ dị, ma n’anụ ahụ́ m, abụ m ohu n’ebe iwu nke mmehie dị.+ Ndị Efesọs 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 kama nke ahụ, unu kwesịrị ime ka ike nke na-eduzi uche unu dị ọhụrụ,+
25 Ekele dịrị Chineke site n’aka Jizọs Kraịst Onyenwe anyị!+ Ya mere, mụ onwe m ji uche m bụrụ ohu n’ebe iwu Chineke+ dị, ma n’anụ ahụ́ m, abụ m ohu n’ebe iwu nke mmehie dị.+