Ndị Rom 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ọ bụrụ na ihe oriri na-eme ka nwanna m sụọ ngọngọ,+ m gaghị atakwa anụ ọzọ ma ọlị, ka m wee ghara ime ka nwanna m sụọ ngọngọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka onye ọ bụla na-achọ, ọ bụghị uru nke ya,+ kama nke onye nke ọzọ.+
13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+
13 Ya mere, ọ bụrụ na ihe oriri na-eme ka nwanna m sụọ ngọngọ,+ m gaghị atakwa anụ ọzọ ma ọlị, ka m wee ghara ime ka nwanna m sụọ ngọngọ.+