15 Ee e, anyị adịghị anya isi n’ebe na-abụghị ókèala e kenyere anyị, n’ebe onye ọzọ dọgburu onwe ya n’ọrụ,+ kama anyị nwere olileanya na, ka a na-eme ka okwukwe unu dị ukwuu karị,+ a pụrụ ime ka anyị dị ukwuu n’etiti unu n’ihe banyere ókèala anyị.+ Mgbe ahụ, anyị ga-adị ukwuu ọbụna karị,