2 Ndị Tesalonaịka 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anyị aghaghị ịdị na-enye Chineke ekele mgbe niile n’ihi unu,+ ụmụnna anyị, dị ka o kwesịrị, n’ihi na okwukwe unu na-eto eto+ nke ukwuu, ịhụnanya unu niile nwere n’otu n’otu na-amụbakwa n’ebe ibe unu nọ.+
3 Anyị aghaghị ịdị na-enye Chineke ekele mgbe niile n’ihi unu,+ ụmụnna anyị, dị ka o kwesịrị, n’ihi na okwukwe unu na-eto eto+ nke ukwuu, ịhụnanya unu niile nwere n’otu n’otu na-amụbakwa n’ebe ibe unu nọ.+